Bishop T. D Jakes Igbo: Etu ị ga-esi mee ka omenala ndị be unu guzosie ike


Bishop Thomas Dexter Jakes Sr, onyeisi ụlọụka The Potter’s House dị na mba Amerịka kọwara ihe mere o ji dị mkpa ka ndị mmadụ ghara ịchezọ ebe ha si.

O jikwa ohere a gwa ụmụ Afịrịka etu ha ga-esi jịkọta aka wee wụlite akụ na ụba mba ha. Nke o kwuru kpakwara ọchị bụ etu ọsịsọ si atasịsị n’isi ya ma ọ na-eri nri Igbo. Gere ya n’uju.

Ndị azụmahịa Igbo zara oku Bishop T.D Jakes

Ụfọdụ ndị azụmahia Igbo dịka onyeisi Erisco foods (Eric Umeofia) nakwa ‘Innoson motors’ ekwuola na obi dị ha ụtọ imata na Bishop Thomas Dexter Jakes Sr bụ onye Igbo.

Ha kwukwara na ha ga-aza oku ọ kpọrọ maka mmekọrịta azụmahia ma na-ekwu na ha ga-achotakwuru ya ndị aka ha kwụ ọto n’azụmahia.

Watch Video and Keep Reading

Ask a Question

Ask a Question

Ask a Question

  • First Name *
  • Last Name *
  • Email Address *
  • Phone Number
  • Message
  • This field is for validation purposes and should be left unchanged.